Powered by ACE Network
 Welcome Guest ( Log In | Register )

Igbo Net Home Page | Igbo Language Center | Post a Public Event | Igbo Forum

Help | Search | Members | Public Igbo Events Calendar

 
Books by Igbo Women, Books and Volumes Search
« Next Oldest | Next Newest » Track this topic | Email this topic | Print this topic
Chimankpa
Posted: Nov 8 2004, 09:13 AM


New Member


Group: Members
Posts: 4
Member No.: 161
Joined: 8-November 04



I hope it is fine to post this request in this forum. I am looking for any volumes that contain a complete list of books written by Igbo women through the year 2003. If anyone knows where such books could be purchased or which libraries hold them, please le me know by reply post.
 
     Top
ezeudo
Posted: Nov 8 2004, 04:33 PM


New Member


Group: Members
Posts: 2
Member No.: 162
Joined: 8-November 04



chimankpa

Acho lu mu inye gi ufodu afa umu ada igbo na ede akwukwo,

1.Buchi emecheta
2.flora nwapa
3.Chimamanda Ngozi Adichie
4.Ije Jidenma (daughter of F.C Ogbalu)

Oga aka nma na ije na google tinye afa ndi a ka imalu ife oga enye gi, inwe kwa lu ike izi ndi no na uno (Naijiria), ka fa je na uno afia di ichi iche ebe ana ele akwukwu juo ese,Maka echerom na fa riri nne bu umu ada Igbo na ede akwukwo.

ezeudo
 
     Top
Chimankpa
Posted: Nov 9 2004, 01:32 AM


New Member


Group: Members
Posts: 4
Member No.: 161
Joined: 8-November 04



Ezeudo:

Ndewo. Chukwu gozie gi maka afa ndi ode akwukwo inyelu mu. Ana mu eche na onwego onye delu akwukwo gosili afa umu inyom bu Ndi Igbo de golu akwukwo, ma kowaa ife fa delu akwukwo banyelu.

Ndi a bu ife mu choputara na google banyere umu nwanyi ndi iyelu mu afa fa.

QUOTE
Buchi Emecheta

Flora Nwapa

Chimamanda Ngozi Adichie

Ije Jidenma

Achotaghi mu afa akwukwo Ije Jidenma delu.  Ima afa akwuko ya?



Ndewo nwanem. Chukwu gozie!
 
     Top
ezeudo
Posted: Nov 9 2004, 09:42 AM


New Member


Group: Members
Posts: 2
Member No.: 162
Joined: 8-November 04



chima

Dr jidenma bu Ada F.C ogbalu (nwoke ka cha si wee de akwukwo na asusu igbo), eche mu na akwukwo ya ga aputa go kita, maka na mgbe mu na ya na aluko olu na lagos ka ogwa lu mu na ona ede akwukwo mana elo fu go mu isi okwu akwukwo ona ede. Onwe lu onye ozo mmadu nyelu afa ya, obu:
(Prof. Phanuel Akubueze Egejuru, Professor of English at Loyola University New Orleans, USA., an accomplished writer and author of the acclaimed recent oral biography of Chinua Achebe: Chinua Achebe Pure and Simple, an oral biography (2001). ede puta lu mu afa ya ka onye de ta lumu ozi email siri were de ya, onye afu na akowa, na kwa ewe iwe na mu etinyere afa prof. Egejuru na afa umu nwanyi Ndigbo ji eje mba na okwu mgbasa mu na ufodu uno ozi (websites) di ga si ichi iche gbasara aka olu umu ada Igbo.

ezeudo
 
     Top
Chimankpa
Posted: Nov 15 2004, 04:08 PM


New Member


Group: Members
Posts: 4
Member No.: 161
Joined: 8-November 04



Ezeudo:

Ndewo, nwanem. Chukwu gozie!
 
     Top
1 User(s) are reading this topic (1 Guests and 0 Anonymous Users)
0 Members:
4 replies since Nov 8 2004, 09:13 AM Track this topic | Email this topic | Print this topic

<< Back to Igbo Book Review

 




[ Script Execution time: 0.0290 ]   [ 11 queries used ]   [ GZIP Enabled ]